Nwando Achebe

Nwando Achebe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria, Njikota Obodo Amerika Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya7 Maachị 1970 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụhistorian, academic Dezie
ụdị ọrụ yagender studies Dezie
onye were ọrụMichigan State University Dezie

Nwando Achebe bụ onyé agụmakwụkwọ Naijiria-America, onyé nchịkwa agụmakwụkwọ, onyé ọkà mmụta ụmụ nwanyị, n'akwa onye ọkọ akụkọ ihe mere eme na-enweta ọtụtụ onyinye.[1] Ọ bụ onyé Jack na Margaret Sweet Endowed Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme n 'akwa Associate Dean for Diversity, Equity, and Inclusion na College of Social Science na Mahadum Michigan State.[2][3] Ọ bụkwa onyé guzobere na onye isi nchịkọta akụkọ nke Journal of West African History .[4]

  1. Woodrow Wilson National Fellowship Foundation. Seeing The Whole Dance: Nwando Achebe WS '00 Brings New Perspective to African Women's Power. Retrieved on 11 May 2017.
  2. Nwando Achebe, Department of History. Retrieved on 13 May 2017.
  3. Associate Dean of Diversity, Equity, and Inclusion. Retrieved on 15 August 2020.
  4. OkayAfrica International Edition. Why It is Crucial to Locate the "African" in African Studies. okayafrica.com. Retrieved on 11 May 2017.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne